Tunisia

Tunisia bu otu obodo no na Afrịka.

LocationTunisia
Ebe Tunisia no n'ime Afrịka.
Flag of Tunisia
Flag ndi Tunisia

Lee nke ozo

Burundi

Burundi bu otu obodo no na Afrịka.

Chad

Chad, bukwaa Republic of Chad, bu otu obodo ndi oji no n'ime ala ukwu nke ana kpo Afrịka. Chad no na aka-ikpa Naigeria. Isi ya bu N'Djamena.

Kenya

Kenya bu otu obodo no na Afrịka.

Madagascar

Madagascar bu otu obodo no na Afrịka.

Malawi

Malawi bu otu obodo no na Afrịka.

Mali

Mali bu otu obodo no na Afrịka.

Mauritius

Mauritius bu otu obodo no na Afrịka.

Mayotte

Mayotte bu otu obodo no na Afrịka.

Naijiria

Naijiria (Naigeria, Naịjiria, Naijeria), ezigbo ogologo ahà ya bụ̀ Ọ̀hàn'ezènànchịkọ̀ Naijiria (Federal Republic of Nigeria nà bèkeè), bụ̀ òbòdò dị n'ime Eluàlà, Odi n'akuku odida anyanwu Afrika ana-akpo West Africa. Obu kwa obodo ndị Igbo, ma ndi Hausa na ndi Yoruba nakwa otutu ndi ozo di iche iche. Obodo a na-akpo Republic du Benin no na aka-ekpe Naijiria. Chad na Cameroon no kwa n'aka-nri ya. Na elu ya no obodo ana-kpo Niger. Okpuru ya ruru ebe mmiri a na-akpobu Bight of Biafra nke a gbanwere Gulf of Guinea di. Ebe ahu bukwa ebe mmiri ana-akpo Bight of Biafra di tupu a kpowa ya Bight of Bonny.

Na 1991, ebugara isi obodo ya n' Abuja. Isi obodo ya dibu na Lagos nke di na ndida anyanwu (Western Nigeria). Abuja buzi isi obodo no n'etiti Naijiria.Akuko mbido Naijiria hiri nne ma dikwa ogologo. Ihe egwuputara n'ala bu ihe na egosi ebe mmadu si, gosiri na mmadu bidoro biwe nebe a site na-afo mgbe ochie bu 9000 BC., Ebe Mmiri a na-akpo River Benue-Benue-Cross River bu ebe echere na ndi a na akpo ndi Bantu bi bu,Bantu/Bantu Migrants. Ndi a sitekwara ebea wee gbasaa rue n'Etiti Afrika central Africa nakwa ndida Afrika southern Africa n'igwe site na 1st millenium BC rue 2nd millenium AD.

Nà Ọnwaàsatọ 1 nà afọ ǹkè 1960, ndị bèkeè tọhapụ rụalobodoah'a nọchìrì rùouafọ ǹke zuru ọgụ àtọ United Kingdom wee bia na ala ebe ha bidoro kpowa Naijiria, nyeghachiri ndi Naijiria ala ha. Naijiria ugbua nweziri ngalaba ochichi okpuru obodo di 36, 36 states nakwa Isi Obodo- bu Federal Capital Territory- Abuja. Naijiria nweghachikwara ochichi a na akpo Demokrasi Democracy n'afo 1999, mgbe ndi Soja Military chigoro afo iri na isii. Site n'afo 1966 rue 1999 ndi soja ala Naijiria bu ndi na achi Naijiri (ma oburu na ewepu ochichi Shehu Shagari, nke na eteghi aka, nke akporosecond repiblic 1979-1983). Ndi Soja a na-eweghara ochichi n'ike. Ha chikwara site na coup d'etats/counter-coups site n'afo 1966-1979 na 1983-1998.

Namibia

Namibia bu otu obodo no na Afrịka.

Niger

Niger bu obodo no na Afrịka. O no n'elu Naigeria na Benin. Isi oche Niger bu ebe ana-kpo Niamey.

Réunion

Réunion bu otu obodo no na Afrịka.

Seychelles

Seychelles bu otu obodo no na Afrịka.

Somalia

Somalia bu otu obodo no na Afrịka.

Somaliland

Somaliland bu otu obodo no na Afrịka.

South Africa

South Africa bu otu obodo no na Afrịka. Ego ndi South Africa bu Rand.

Sudan

Sudan bu otu obodo no na Afrịka. Isi obodo ya bu Khartum. Aha nke okwa bu Repoblik Sudan.

Tanzania

Tanzania bu otu obodo no na Afrịka.

Zambia

Zambia bu otu obodo no na Afrịka.

Nà asụ̀sụ̀ ndị ọ̀zọ

This page is based on a Wikipedia article written by authors (here).
Text is available under the CC BY-SA 3.0 license; additional terms may apply.
Images, videos and audio are available under their respective licenses.